Ilu 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Jehova nọ ndị ajọ omume n’ebe dị anya,+ ma ekpere ndị ezi omume ka ọ na-anụ.+ Daniel 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Daniel, atụla egwu,+ n’ihi na malite n’ụbọchị mbụ, mgbe i ji obi gị chọọ ịghọta ihe+ na iweda onwe gị ala n’ihu Chineke gị,+ a nụrụ ihe i kwuru, mụ onwe m abịawokwa n’ihi ihe i kwuru.+ Jọn 9:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Anyị maara na Chineke adịghị ege ndị mmehie ntị,+ kama ọ bụrụ na mmadụ na-atụ egwu Chineke ma na-eme uche ya, ọ na-ege ya ntị.+ 1 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+
12 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Daniel, atụla egwu,+ n’ihi na malite n’ụbọchị mbụ, mgbe i ji obi gị chọọ ịghọta ihe+ na iweda onwe gị ala n’ihu Chineke gị,+ a nụrụ ihe i kwuru, mụ onwe m abịawokwa n’ihi ihe i kwuru.+
31 Anyị maara na Chineke adịghị ege ndị mmehie ntị,+ kama ọ bụrụ na mmadụ na-atụ egwu Chineke ma na-eme uche ya, ọ na-ege ya ntị.+
12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+