Abụ Ọma 34:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ,+Iji mee ka a ghara ịkpọtụ ha aha n’ụwa.+ Abụ Ọma 138:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na Jehova dị elu, ma ọ na-ahụ onye dị umeala n’obi;+Ma ọ na-anọ onye na-ebuli onwe ya elu n’ebe dị anya.+ 1 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+
6 N’ihi na Jehova dị elu, ma ọ na-ahụ onye dị umeala n’obi;+Ma ọ na-anọ onye na-ebuli onwe ya elu n’ebe dị anya.+
12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+