Abụ Ọma 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova bụ Eze ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+Mba dị iche iche alawo n’iyi n’elu ala ya.+ Abụ Ọma 37:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+ Ilu 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ncheta a na-echeta onye ezi omume ga-ewetara ya ngọzi,+ ma aha ndị ajọ omume ga-ere ure.+ Aịzaya 26:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha anwụọla; ha agaghị adị ndụ.+ Ha bụ ndị na-adịghị ndụ,+ ha agaghị ebili.+ N’ihi ya, ị tụgharịwo chee ihu n’ebe ha nọ ka i wee laa ha n’iyi, ka a ghara ịkpọtụkwa ha aha.+
16 Jehova bụ Eze ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+Mba dị iche iche alawo n’iyi n’elu ala ya.+
10 N’oge na-adịghị anya, onye ajọ omume agakwaghị anọ;+Ị ga-elekwa anya n’ebe ọ na-anọ, ma ọ gaghị anọ ya.+
14 Ha anwụọla; ha agaghị adị ndụ.+ Ha bụ ndị na-adịghị ndụ,+ ha agaghị ebili.+ N’ihi ya, ị tụgharịwo chee ihu n’ebe ha nọ ka i wee laa ha n’iyi, ka a ghara ịkpọtụkwa ha aha.+