Abụ Ọma 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị baworo mba dị iche iche mba,+ i bibiwo onye ajọ omume.+I hichapụwo aha ha ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Abụ Ọma 44:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gị onwe gị ji aka gị chụpụ ọbụna mba dị iche iche,+I wee kụọ ha dị ka mkpụrụ ka ha nọchie ha.+I wee merie mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+
5 Ị baworo mba dị iche iche mba,+ i bibiwo onye ajọ omume.+I hichapụwo aha ha ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+
2 Gị onwe gị ji aka gị chụpụ ọbụna mba dị iche iche,+I wee kụọ ha dị ka mkpụrụ ka ha nọchie ha.+I wee merie mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+