Abụ Ọma 34:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya Jehova dị n’ebe ndị ezi omume nọ,+Ntị ya dịkwa ná mkpu enyemaka ha na-eti.+ Abụ Ọma 145:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ ga-emere ndị na-atụ egwu ya ihe na-agụ ha,+Ọ ga-anụkwa mkpu enyemaka ha na-eti, ọ ga-azọpụtakwa ha.+ Aịzaya 58:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ahụ ka ị ga-akpọku Jehova, ya aza; ị ga-eti mkpu enyemaka,+ ya asịkwa, ‘Lee m!’ “Ọ bụrụ na i wepụ osisi yok n’ebe ị nọ,+ kwụsị ịtụ aka+ na ikwu okwu ọjọọ;+ Jọn 9:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Anyị maara na Chineke adịghị ege ndị mmehie ntị,+ kama ọ bụrụ na mmadụ na-atụ egwu Chineke ma na-eme uche ya, ọ na-ege ya ntị.+
19 Ọ ga-emere ndị na-atụ egwu ya ihe na-agụ ha,+Ọ ga-anụkwa mkpu enyemaka ha na-eti, ọ ga-azọpụtakwa ha.+
9 Mgbe ahụ ka ị ga-akpọku Jehova, ya aza; ị ga-eti mkpu enyemaka,+ ya asịkwa, ‘Lee m!’ “Ọ bụrụ na i wepụ osisi yok n’ebe ị nọ,+ kwụsị ịtụ aka+ na ikwu okwu ọjọọ;+
31 Anyị maara na Chineke adịghị ege ndị mmehie ntị,+ kama ọ bụrụ na mmadụ na-atụ egwu Chineke ma na-eme uche ya, ọ na-ege ya ntị.+