-
Aịzaya 58:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Unu ga-akpọku Jehova, ọ ga-azakwa unu.
Unu ga-arịọ ya ka o nyere unu aka. Ọ ga-asịkwa, ‘M ga-enyere unu aka.’