Abụ Ọma 34:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya Jehova dị n’ebe ndị ezi omume nọ,+Ntị ya dịkwa ná mkpu enyemaka ha na-eti.+ Abụ Ọma 116:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 116 Ịhụnanya juru m obi n’ihi na Jehova na-anụ+Olu m na arịrịọ m.+ Jeremaya 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Unu ga-akpọku m, bịakwa kpekuo m ekpere, m ga-egekwa unu ntị.’+