Matiu 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 kama nke ahụ, na-agakwurunụ atụrụ furu efu nke ụlọ Izrel.+ Ọrụ Ndịozi 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe Chineke họpụtasịrị Ohu ya, ọ bụ unu ka o bu ụzọ+ zitere ya ka ọ gọzie unu site n’ime ka onye ọ bụla n’ime unu hapụ omume ọjọọ ya.” Ndị Rom 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ihere ozi ọma ahụ adịghị eme m;+ n’eziokwu, ọ bụ ike Chineke+ maka ịzọpụta onye ọ bụla nke nwere okwukwe,+ ibu ụzọ zọpụta ndị Juu,+ tinyere ndị Grik;+
26 Mgbe Chineke họpụtasịrị Ohu ya, ọ bụ unu ka o bu ụzọ+ zitere ya ka ọ gọzie unu site n’ime ka onye ọ bụla n’ime unu hapụ omume ọjọọ ya.”
16 N’ihi na ihere ozi ọma ahụ adịghị eme m;+ n’eziokwu, ọ bụ ike Chineke+ maka ịzọpụta onye ọ bụla nke nwere okwukwe,+ ibu ụzọ zọpụta ndị Juu,+ tinyere ndị Grik;+