Ọrụ Ndịozi 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ọ bịarutere wee hụ obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ,+ ọ ṅụrịrị ọṅụ+ ma malite ịgba ha niile ume ka ha jiri obi ha kpebisie ike ịnọgide n’ime Onyenwe anyị;+ Taịtọs 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na e mewo ka obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ,+ nke na-enye ụdị mmadụ niile+ nzọpụta,+ pụta ìhè.+
23 Mgbe ọ bịarutere wee hụ obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ,+ ọ ṅụrịrị ọṅụ+ ma malite ịgba ha niile ume ka ha jiri obi ha kpebisie ike ịnọgide n’ime Onyenwe anyị;+
11 N’ihi na e mewo ka obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ,+ nke na-enye ụdị mmadụ niile+ nzọpụta,+ pụta ìhè.+