Ọrụ Ndịozi 11:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe o ruru wee hụ otú Chineke si na-emere ndị na-eso ụzọ Jizọs amara, ọ ṅụrịrị ọṅụ ma malite ịgba ha niile ume ka ha jiri obi ha niile na-eso ụzọ Onyenwe anyị.+
23 Mgbe o ruru wee hụ otú Chineke si na-emere ndị na-eso ụzọ Jizọs amara, ọ ṅụrịrị ọṅụ ma malite ịgba ha niile ume ka ha jiri obi ha niile na-eso ụzọ Onyenwe anyị.+