21 Mgbe ha zichara ozi ọma n’obodo ahụ, meekwa ka ọtụtụ ndị bụrụ ndị na-eso ụzọ Jizọs, ha laghachiri Listra, Aịkoniọm, na Antiọk. 22 Ha nọ na-agba ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ n’ebe ndị ahụ ume+ ka ha sie ike n’okwukwe. Ha sịkwara ha: “Ọtụtụ nsogbu ga-abịara anyị tupu anyị abanye n’Alaeze Chineke.”+