Ọrụ Ndịozi 11:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọgbakọ dị na Jeruselem nụrụ gbasara ha. Ha wee ziga Banabas+ Antiọk. 23 Mgbe o ruru wee hụ otú Chineke si na-emere ndị na-eso ụzọ Jizọs amara, ọ ṅụrịrị ọṅụ ma malite ịgba ha niile ume ka ha jiri obi ha niile na-eso ụzọ Onyenwe anyị.+
22 Ọgbakọ dị na Jeruselem nụrụ gbasara ha. Ha wee ziga Banabas+ Antiọk. 23 Mgbe o ruru wee hụ otú Chineke si na-emere ndị na-eso ụzọ Jizọs amara, ọ ṅụrịrị ọṅụ ma malite ịgba ha niile ume ka ha jiri obi ha niile na-eso ụzọ Onyenwe anyị.+