Ọrụ Ndịozi 13:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ya mere, mgbe ndị zukọrọ n’ụlọ nzukọ gbasara, ọtụtụ n’ime ndị Juu na ndị a tọghatara atọghata, bụ́ ndị na-efe Chineke, sooro Pọl na Banabas.+ Ha gwara ha okwu, malitekwa ịgba ha ume+ ka ha jigidesie obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ ike.+ Ọrụ Ndịozi 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na-ewusi mkpụrụ obi nke ndị na-eso ụzọ Jizọs ike,+ na-agba ha ume ka ha nọgide n’okwukwe Ndị Kraịst, sị: “Anyị aghaghị ịbanye n’alaeze Chineke site n’ọtụtụ mkpagbu.”+
43 Ya mere, mgbe ndị zukọrọ n’ụlọ nzukọ gbasara, ọtụtụ n’ime ndị Juu na ndị a tọghatara atọghata, bụ́ ndị na-efe Chineke, sooro Pọl na Banabas.+ Ha gwara ha okwu, malitekwa ịgba ha ume+ ka ha jigidesie obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ ike.+
22 na-ewusi mkpụrụ obi nke ndị na-eso ụzọ Jizọs ike,+ na-agba ha ume ka ha nọgide n’okwukwe Ndị Kraịst, sị: “Anyị aghaghị ịbanye n’alaeze Chineke site n’ọtụtụ mkpagbu.”+