Ọrụ Ndịozi 14:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ha nọ na-agba ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ n’ebe ndị ahụ ume+ ka ha sie ike n’okwukwe. Ha sịkwara ha: “Ọtụtụ nsogbu ga-abịara anyị tupu anyị abanye n’Alaeze Chineke.”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:22 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 124 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị, isiokwu 113 Ụlọ Nche,11/1/2015, p. 139/15/2014, p. 13
22 Ha nọ na-agba ndị na-eso ụzọ Jizọs nọ n’ebe ndị ahụ ume+ ka ha sie ike n’okwukwe. Ha sịkwara ha: “Ọtụtụ nsogbu ga-abịara anyị tupu anyị abanye n’Alaeze Chineke.”+
14:22 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 124 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị, isiokwu 113 Ụlọ Nche,11/1/2015, p. 139/15/2014, p. 13