Ọrụ Ndịozi 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma o feere+ ha aka ka ha ghara ikwu okwu, o wee kọọrọ ha n’ụzọ zuru ezu otú Jehova si kpọpụta ya n’ụlọ mkpọrọ, o wee sị: “Kọọrọnụ Jems+ na ụmụnna ihe ndị a.” Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ pụrụ gawa ebe ọzọ. Ọrụ Ndịozi 21:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Mgbe o nyesịrị ya ikike, Pọl guzo n’elu ebe ahụ e si arịgo n’ụlọ feere+ ndị ahụ aka. Mgbe ebe niile dara jụụ, ọ gwara ha okwu n’asụsụ Hibru,+ sị: Ọrụ Ndịozi 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Agrịpa+ sịrị Pọl: “I nwere ike ịzara ọnụ gị.” Pọl wee setịa aka,+ na-azara ọnụ ya,+ sị:
17 Ma o feere+ ha aka ka ha ghara ikwu okwu, o wee kọọrọ ha n’ụzọ zuru ezu otú Jehova si kpọpụta ya n’ụlọ mkpọrọ, o wee sị: “Kọọrọnụ Jems+ na ụmụnna ihe ndị a.” Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ pụrụ gawa ebe ọzọ.
40 Mgbe o nyesịrị ya ikike, Pọl guzo n’elu ebe ahụ e si arịgo n’ụlọ feere+ ndị ahụ aka. Mgbe ebe niile dara jụụ, ọ gwara ha okwu n’asụsụ Hibru,+ sị: