Ọrụ Ndịozi 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe gọvanọ ahụ kweere ya n’isi ka o kwuo okwu, Pọl zara, sị: “Ebe m maara nke ọma na ị bụ ọkàikpe nke mba a kemgbe ọtụtụ afọ, achọrọ m ịzara ọnụ m n’egbughị oge+ n’ihe e kwuru banyere m,
10 Mgbe gọvanọ ahụ kweere ya n’isi ka o kwuo okwu, Pọl zara, sị: “Ebe m maara nke ọma na ị bụ ọkàikpe nke mba a kemgbe ọtụtụ afọ, achọrọ m ịzara ọnụ m n’egbughị oge+ n’ihe e kwuru banyere m,