1 Samuel 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee mee ka ebo Benjamin bịa nso n’ezinụlọ n’ezinụlọ, e wee họrọ ezinụlọ ụmụ Mata.+ N’ikpeazụ, a họọrọ Sọl nwa Kish.+ Ha wee chọwa ya, ma a hụghị ya. 1 Samuel 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị Izrel niile wee gaa Gilgal, ha wee mee Sọl eze n’ebe ahụ n’ihu Jehova n’ime Gilgal. Ha wee chụọ àjà udo n’ebe ahụ n’ihu Jehova,+ n’ebe ahụkwa ka Sọl na ndị Izrel niile nọ na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+
21 O wee mee ka ebo Benjamin bịa nso n’ezinụlọ n’ezinụlọ, e wee họrọ ezinụlọ ụmụ Mata.+ N’ikpeazụ, a họọrọ Sọl nwa Kish.+ Ha wee chọwa ya, ma a hụghị ya.
15 Ndị Izrel niile wee gaa Gilgal, ha wee mee Sọl eze n’ebe ahụ n’ihu Jehova n’ime Gilgal. Ha wee chụọ àjà udo n’ebe ahụ n’ihu Jehova,+ n’ebe ahụkwa ka Sọl na ndị Izrel niile nọ na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+