Joshụa 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ikpeazụ, o mere ka ezinụlọ ya bịa nso, dimkpa ọ bụla n’otu n’otu, e wee họrọ+ Ekan nwa Kamaị, nwa Zabdaị, nwa Zira, nke ebo Juda. Ọrụ Ndịozi 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma malite n’oge ahụ gaa n’ihu, ha kwuru ka e nye ha eze,+ Chineke wee nye ha Sọl nwa Kish, nwoke si n’ebo Benjamin,+ ruo afọ iri anọ.
18 N’ikpeazụ, o mere ka ezinụlọ ya bịa nso, dimkpa ọ bụla n’otu n’otu, e wee họrọ+ Ekan nwa Kamaị, nwa Zabdaị, nwa Zira, nke ebo Juda.
21 Ma malite n’oge ahụ gaa n’ihu, ha kwuru ka e nye ha eze,+ Chineke wee nye ha Sọl nwa Kish, nwoke si n’ebo Benjamin,+ ruo afọ iri anọ.