26 “Dị ka ihere si eme onye ohi mgbe e jidere ya, otú ahụ ka ihere meworo ndị ụlọ Izrel,+ ha onwe ha, ndị eze ha, ndị isi ha na ndị nchụàjà ha na ndị amụma ha.+
7 Ha wee malite ịgwarịta ibe ha, sị: “Bịanụ ka anyị fee nza,+ ka anyị mata onye ọ bụ n’ihi ya ka anyị ji enwe ọdachi a.”+ Ha wee na-efe nza, n’ikpeazụ, nza ahụ mara Jona.+