Jona 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha wee gwa ibe ha, sị: “Bịanụ ka anyị fee nza,+ ka anyị mata onye mere ọdachi a ji adakwasị anyị.” Ha wee fee nza, nza ahụ ama Jona.+ Jona Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:7 Ṅomie, p. 111 Ụlọ Nche,1/1/2009, p. 27
7 Ha wee gwa ibe ha, sị: “Bịanụ ka anyị fee nza,+ ka anyị mata onye mere ọdachi a ji adakwasị anyị.” Ha wee fee nza, nza ahụ ama Jona.+