Ilu 16:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Mmadụ na-efe nza,*+Ma ọ bụ Jehova na-ekpebi ihe niile a na-efeta na nza.+ Ilu 18:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ife nza na-eme ka esemokwu bie,+Ọ na-edozikwara dike na dike okwu.