Ọnụ Ọgụgụ 26:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ọ bụ naanị site n’ife nza+ ka a ga-eke ala ahụ. Ha ga-enweta ihe nketa dị ka aha ebo ndị nna ha si dị. Joshụa 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jọshụa wee feere ha nza na Shaịlo n’ihu Jehova.+ Otú ahụ ka Jọshụa si keere ụmụ Izrel ala ahụ n’ebe ahụ n’òkè n’òkè.+ Ilu 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ife nza na-eme ka ọbụna esemokwu kwụsị,+ ọ na-egbokwa ọgụ n’etiti dike na dike ibe ya.+ Ọrụ Ndịozi 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ya mere, ha feere ha nza,+ nza wee ma Matayas; e wee gụnye ya n’onye so ná ndịozi iri na otu+ ahụ.
55 Ọ bụ naanị site n’ife nza+ ka a ga-eke ala ahụ. Ha ga-enweta ihe nketa dị ka aha ebo ndị nna ha si dị.
10 Jọshụa wee feere ha nza na Shaịlo n’ihu Jehova.+ Otú ahụ ka Jọshụa si keere ụmụ Izrel ala ahụ n’ebe ahụ n’òkè n’òkè.+
26 Ya mere, ha feere ha nza,+ nza wee ma Matayas; e wee gụnye ya n’onye so ná ndịozi iri na otu+ ahụ.