21 O wee mee ka ebo Benjamin bịa nso n’ezinụlọ n’ezinụlọ, e wee họrọ ezinụlọ ụmụ Mata.+ N’ikpeazụ, a họọrọ Sọl nwa Kish.+ Ha wee chọwa ya, ma a hụghị ya.
11Ndị isi+ ụmụ Izrel wee biri na Jeruselem;+ ma ndị ọzọ fere nza+ ịkpọta otu onye n’ime mmadụ iri ọ bụla ka o biri na Jeruselem bụ́ obodo nsọ,+ mmadụ itoolu fọdụrụnụ ebirikwa n’obodo ndị ọzọ.