1 Samuel 14:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Sọl wee sị Jehova: “Chineke Izrel, biko, jiri Tọmịm zaa anyị!”+ Nza wee ma Jọnatan na Sọl, ndị Izrel wee pụọ.+ Ọrụ Ndịozi 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha kpekwara ekpere, sị: “Gị, Jehova, onye maara obi mmadụ niile,+ biko, gosi anyị onye ị họọrọ n’ime ndị ikom abụọ a,
41 Sọl wee sị Jehova: “Chineke Izrel, biko, jiri Tọmịm zaa anyị!”+ Nza wee ma Jọnatan na Sọl, ndị Izrel wee pụọ.+
24 Ha kpekwara ekpere, sị: “Gị, Jehova, onye maara obi mmadụ niile,+ biko, gosi anyị onye ị họọrọ n’ime ndị ikom abụọ a,