Joshụa 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee mee ka ezinụlọ niile nke Juda bịa nso, o wee họrọ ezinụlọ ụmụ Zira,+ e mesịa, o mere ka ezinụlọ ụmụ Zira bịa nso, dimkpa ọ bụla n’otu n’otu, e wee họrọ Zabdaị.
17 O wee mee ka ezinụlọ niile nke Juda bịa nso, o wee họrọ ezinụlọ ụmụ Zira,+ e mesịa, o mere ka ezinụlọ ụmụ Zira bịa nso, dimkpa ọ bụla n’otu n’otu, e wee họrọ Zabdaị.