Jenesis 38:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 E mesịa, nwanne ya, nke bu ibé ákwà ahụ na-acha uhie uhie n’aka, pụtara, e wee gụọ ya Zira.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ndị a wee bụrụ ụmụ ndị ikom Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Shila+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Shila; ụmụ Pirez+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Pirez; ụmụ Zira+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Zira. 1 Ihe E Mere 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ Tema+ nwunye nwa ya mụụrụ ya Pirez+ na Zira. Ụmụ niile Juda mụrụ dị mmadụ ise.
20 Ndị a wee bụrụ ụmụ ndị ikom Juda, n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Shila+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Shila; ụmụ Pirez+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Pirez; ụmụ Zira+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Zira.