1 Ihe E Mere 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ime ụmụ Zira,+ Jeyuel, na narị mmadụ isii na iri itoolu bụ́ ụmụnne ha. Matiu 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Juda amụọ Pirez+ na Zira, bụ́ ndị Tema mụụrụ ya;Pirez amụọ Hezrọn;+Hezrọn amụọ Ram;+