Jenesis 38:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ikpeazụ, o ruru na ozugbo o seghachiri aka ya azụ, lee, nwanne ya pụtara, o wee tie mkpu, sị: “Gịnị ka ihe a i mere pụtara, na i tipuwo ahụ́ wee pụta?” N’ihi ya, a gụrụ ya Pirez.+ 1 Ihe E Mere 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ Tema+ nwunye nwa ya mụụrụ ya Pirez+ na Zira. Ụmụ niile Juda mụrụ dị mmadụ ise.
29 N’ikpeazụ, o ruru na ozugbo o seghachiri aka ya azụ, lee, nwanne ya pụtara, o wee tie mkpu, sị: “Gịnị ka ihe a i mere pụtara, na i tipuwo ahụ́ wee pụta?” N’ihi ya, a gụrụ ya Pirez.+