Jenesis 46:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ ndị ikom Juda+ bụ Ea+ na Onan+ na Shila+ na Pirez+ na Zira.+ Otú ọ dị, Ea na Onan nwụrụ n’ala Kenan.+ Ụmụ ndị ikom Pirez wee bụrụ Hezrọn+ na Hemọl.+ Rut 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka ụlọ gị dịkwa ka ụlọ Pirez, onye Tema mụụrụ Juda,+ site n’ụmụ Jehova ga-enye gị bụ́ ndị nwaanyị a ga-amụ.”+ 1 Ihe E Mere 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ Tema+ nwunye nwa ya mụụrụ ya Pirez+ na Zira. Ụmụ niile Juda mụrụ dị mmadụ ise. Luk 3:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 nwa Aminadab,+nwa Anaị,+nwa Hezrọn,+nwa Pirez,+nwa Juda,+
12 Ụmụ ndị ikom Juda+ bụ Ea+ na Onan+ na Shila+ na Pirez+ na Zira.+ Otú ọ dị, Ea na Onan nwụrụ n’ala Kenan.+ Ụmụ ndị ikom Pirez wee bụrụ Hezrọn+ na Hemọl.+
12 Ka ụlọ gị dịkwa ka ụlọ Pirez, onye Tema mụụrụ Juda,+ site n’ụmụ Jehova ga-enye gị bụ́ ndị nwaanyị a ga-amụ.”+