Jenesis 38:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma Ea, ọkpara Juda, bụ onye ọjọọ n’anya Jehova;+ ya mere, Jehova gburu ya.+ Jenesis 38:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe o mere jọrọ njọ n’anya Jehova;+ n’ihi ya, o gbukwara ya.+