Diuterọnọmi 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ha ga-agwakwa ndị okenye obodo ya, sị, ‘Nwa anyị nwoke a dị isi ike, na-enupụkwa isi; ọ naghị ege ntị n’olu anyị,+ ọ bụkwa onye na-eribiga nri ókè+ na onye aṅụrụma.’+ Ndị Galeshia 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ọrụ nke anụ ahụ́ pụtara ìhè,+ ha bụ ịkwa iko,+ adịghị ọcha, omume rụrụ arụ,+ 1 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+
20 ha ga-agwakwa ndị okenye obodo ya, sị, ‘Nwa anyị nwoke a dị isi ike, na-enupụkwa isi; ọ naghị ege ntị n’olu anyị,+ ọ bụkwa onye na-eribiga nri ókè+ na onye aṅụrụma.’+
12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+