Ilu 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ọ bụla nke dị nzuzu na-elelị ịdọ aka ná ntị nna ya,+ ma onye ọ bụla nke ji ịba mba kpọrọ ihe maara ihe.+ Ilu 19:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye na-emegbu nna ya, nke na-achụpụkwa nne ya,+ bụ nwa nke na-emenye mmadụ ihere, na-emechukwa mmadụ ihu.+ Ilu 30:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya.
5 Onye ọ bụla nke dị nzuzu na-elelị ịdọ aka ná ntị nna ya,+ ma onye ọ bụla nke ji ịba mba kpọrọ ihe maara ihe.+
26 Onye na-emegbu nna ya, nke na-achụpụkwa nne ya,+ bụ nwa nke na-emenye mmadụ ihere, na-emechukwa mmadụ ihu.+
17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya.