Levitikọs 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ nna ya na nne ya iyi,+ a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụ nna ya na nne ya ka ọ kpọrọ iyi. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.+ Diuterọnọmi 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị ikom niile nke obodo ya ga-eji nkume tụgbuo ya. Ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu, Izrel dum ga-anụkwa ya ma tụọ egwu.+ 2 Samuel 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ahitofel wee sị Absalọm: “Biko, ka m họrọ puku ndị ikom iri na abụọ bilie chụwa Devid n’abalị a.+ Ilu 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ọ bụla nke na-akpọ nna ya na nne ya iyi,+ oriọna ya ga-anyụ mgbe ọchịchịrị na-eru nso.+ Ilu 23:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Gee nna nke mụrụ gị ntị,+ eledakwala nne gị anya naanị n’ihi na o mewo agadi.+ Ndị Rom 1:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 ndị na-ekwu okwu azụ,+ ndị kpọrọ Chineke asị, ndị na-akparị mmadụ,+ ndị mpako,+ ndị na-anya isi,+ ndị na-echepụta ihe ọjọọ,+ ndị na-enupụrụ ndị mụrụ ha isi,+ 2 Timoti 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ndị mmadụ ga-abụ ndị hụrụ naanị onwe ha n’anya, ndị hụrụ ego n’anya, ndị na-anya isi, ndị mpako, ndị nkwulu, ndị na-enupụrụ ndị mụrụ ha isi,+ ndị na-enweghị ekele, ndị na-adịghị eguzosi ike n’ihe,+
9 “‘Ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ nna ya na nne ya iyi,+ a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụ nna ya na nne ya ka ọ kpọrọ iyi. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.+
21 Ndị ikom niile nke obodo ya ga-eji nkume tụgbuo ya. Ị ga-ekpochapụkwa ihe ọjọọ n’etiti unu, Izrel dum ga-anụkwa ya ma tụọ egwu.+
30 ndị na-ekwu okwu azụ,+ ndị kpọrọ Chineke asị, ndị na-akparị mmadụ,+ ndị mpako,+ ndị na-anya isi,+ ndị na-echepụta ihe ọjọọ,+ ndị na-enupụrụ ndị mụrụ ha isi,+
2 N’ihi na ndị mmadụ ga-abụ ndị hụrụ naanị onwe ha n’anya, ndị hụrụ ego n’anya, ndị na-anya isi, ndị mpako, ndị nkwulu, ndị na-enupụrụ ndị mụrụ ha isi,+ ndị na-enweghị ekele, ndị na-adịghị eguzosi ike n’ihe,+