Levitikọs 20:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “‘Ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ nne ya ma ọ bụ nna ya iyi,* a ga-egburịrị ya.+ Ebe ọ bụ na ọ kpọrọ nne ya ma ọ bụ nna ya iyi, ọbara ya ga-adị ya n’isi. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:9 Ụlọ Nche,5/15/2004, p. 24
9 “‘Ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ nne ya ma ọ bụ nna ya iyi,* a ga-egburịrị ya.+ Ebe ọ bụ na ọ kpọrọ nne ya ma ọ bụ nna ya iyi, ọbara ya ga-adị ya n’isi.