Levitikọs 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ nna ya na nne ya iyi,+ a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụ nna ya na nne ya ka ọ kpọrọ iyi. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.+ Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:9 Ụlọ Nche,5/15/2004, p. 24
9 “‘Ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ nna ya na nne ya iyi,+ a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụ nna ya na nne ya ka ọ kpọrọ iyi. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.+