Ọpụpụ 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Sọpụrụ nna gị na nne gị+ ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.+ Ilu 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nwa nke ji nghọta eme ihe na-achịkọta ihe n’oge okpomọkụ; nwa nke na-emechu mmadụ ihu na-anọ n’oké ụra n’oge owuwe ihe ubi.+ Ilu 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ohu nke nwere nghọta ga-achị nwa nke na-emechu mmadụ ihu,+ ọ ga-eso ụmụnne nwa ahụ keta òkè n’ihe nketa.+
5 Nwa nke ji nghọta eme ihe na-achịkọta ihe n’oge okpomọkụ; nwa nke na-emechu mmadụ ihu na-anọ n’oké ụra n’oge owuwe ihe ubi.+
2 Ohu nke nwere nghọta ga-achị nwa nke na-emechu mmadụ ihu,+ ọ ga-eso ụmụnne nwa ahụ keta òkè n’ihe nketa.+