Ilu 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nwa nke ji nghọta eme ihe na-achịkọta ihe n’oge okpomọkụ; nwa nke na-emechu mmadụ ihu na-anọ n’oké ụra n’oge owuwe ihe ubi.+ Ilu 14:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Eze na-enwe obi ụtọ n’ebe onye na-ejere ya ozi nke ji nghọta eme ihe nọ,+ ma ọ na-eweso onye na-emechu mmadụ ihu oké iwe.+
5 Nwa nke ji nghọta eme ihe na-achịkọta ihe n’oge okpomọkụ; nwa nke na-emechu mmadụ ihu na-anọ n’oké ụra n’oge owuwe ihe ubi.+
35 Eze na-enwe obi ụtọ n’ebe onye na-ejere ya ozi nke ji nghọta eme ihe nọ,+ ma ọ na-eweso onye na-emechu mmadụ ihu oké iwe.+