34 Ma ọ bụrụ na ị laghachi n’obodo wee sị Absalọm, ‘Eze, abụ m ohu gị. Abụ m ohu nna gị mgbe mbụ, ee, abụ m ohu ya n’oge ahụ, ma ugbu a, abụzi m ohu gị,’+ ị ga-emebiri+ m ndụmọdụ Ahitofel.
45 “Ònye n’ezie bụ ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye nwekwara uche, nke nna ya ukwu mere onye na-elekọta ezinụlọ ya, ka ọ na-enye ha nri ha n’oge kwesịrị ekwesị?+