1 Ndị Kọrịnt 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ọnọdụ a, ihe a na-achọkwa n’aka ndị na-elekọta ụlọ+ bụ ka ha bụrụ ndị kwesịrị ntụkwasị obi.+ Ndị Hibru 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka onye na-eje ozi,+ Mozis kwesịrị ntụkwasị obi n’ụlọ Onye ahụ dum. Ozi o jere bụ ihe akaebe nke ihe ndị a ga-ekwu okwu banyere ha mgbe e mesịrị.+
5 Dị ka onye na-eje ozi,+ Mozis kwesịrị ntụkwasị obi n’ụlọ Onye ahụ dum. Ozi o jere bụ ihe akaebe nke ihe ndị a ga-ekwu okwu banyere ha mgbe e mesịrị.+