9 Ọ dịghị onye dị ukwuu n’ụlọ a karịa m, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o gbochiri m inweta ma e wezụga gị, n’ihi na ị bụ nwunye ya.+ Olee otú m ga-esi mee oké ihe ọjọọ a wee mehie Chineke?”+
5 Dị ka onye na-eje ozi,+ Mozis kwesịrị ntụkwasị obi n’ụlọ Onye ahụ dum. Ozi o jere bụ ihe akaebe nke ihe ndị a ga-ekwu okwu banyere ha mgbe e mesịrị.+