Ndị Galeshia 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 E nweghịkwa onye Juu ma ọ bụ onye Grik,+ e nweghịkwa ohu ma ọ bụ onye nweere onwe ya,+ e nweghịkwa nwoke ma ọ bụ nwaanyị;+ n’ihi na unu niile bụ otu onye n’ime Kraịst Jizọs.+ Ndị Galeshia 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+ Ndị Hibru 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na, n’ezie, ọ dịghị enyere ndị mmụọ ozi aka ma ọlị, kama ọ na-enyere mkpụrụ Ebreham aka.+
28 E nweghịkwa onye Juu ma ọ bụ onye Grik,+ e nweghịkwa ohu ma ọ bụ onye nweere onwe ya,+ e nweghịkwa nwoke ma ọ bụ nwaanyị;+ n’ihi na unu niile bụ otu onye n’ime Kraịst Jizọs.+
29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+