Ọrụ Ndịozi 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ‘“N’oge ikpeazụ,” ka Chineke na-ekwu, “m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị anụ ahụ́ ọ bụla, ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom ga-ebukwa amụma, ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ, ndị agadi unu ga-arọkwa nrọ;+ 1 Pita 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ndị bụ́ di, ka unu na ndị nwunye unu na-ebi otú ahụ+ dị ka ihe ọmụma si dị,+ na-enyenụ nwaanyị nsọpụrụ+ dị ka arịa na-esighị ike, ebe unu na ha bụ ndị nketa+ nke ihu ọma na-erughịrị mmadụ nke bụ́ ndụ, ka e wee ghara igbochi ekpere unu.+
17 ‘“N’oge ikpeazụ,” ka Chineke na-ekwu, “m ga-awụkwasị mmụọ m+ n’ahụ́ ụdị anụ ahụ́ ọ bụla, ụmụ unu ndị ikom na ụmụ unu ndị inyom ga-ebukwa amụma, ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụụ, ndị agadi unu ga-arọkwa nrọ;+
7 Unu ndị bụ́ di, ka unu na ndị nwunye unu na-ebi otú ahụ+ dị ka ihe ọmụma si dị,+ na-enyenụ nwaanyị nsọpụrụ+ dị ka arịa na-esighị ike, ebe unu na ha bụ ndị nketa+ nke ihu ọma na-erughịrị mmadụ nke bụ́ ndụ, ka e wee ghara igbochi ekpere unu.+