Ndị Efesọs 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ndị bụ́ di, na-ahụnụ nwunye unu n’anya,+ dị nnọọ ka Kraịst hụkwara ọgbakọ ahụ n’anya ma nyefee onwe ya maka ya,+
25 Ndị bụ́ di, na-ahụnụ nwunye unu n’anya,+ dị nnọọ ka Kraịst hụkwara ọgbakọ ahụ n’anya ma nyefee onwe ya maka ya,+