7 Ndị di, na-emesonụ ndị nwunye unu ihe otú na-egosi na unu na-echebara ha echiche. Ebe unu na ha ga-eketa+ ndụ Chineke na-enye ndị o meere amara, na-akwanyerenụ ha ùgwù+ maka na ha dị ka arịa na-esighị ike. Ma ọ́ bụghị ya, Chineke agaghị na-anụ ekpere unu.