Ndị Rom 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ dịghị ihe dị iche n’etiti onye Juu na onye Grik,+ n’ihi na e nwere otu Onyenwe mmadụ niile, onye na-enye ndị niile na-akpọku ya ihe n’ụba.+
12 N’ihi na ọ dịghị ihe dị iche n’etiti onye Juu na onye Grik,+ n’ihi na e nwere otu Onyenwe mmadụ niile, onye na-enye ndị niile na-akpọku ya ihe n’ụba.+