Ọrụ Ndịozi 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ kpaghịkwa ókè ọ bụla ma ọlị n’etiti anyị na ha,+ kama o mere ka obi ha dị ọcha site n’okwukwe.+ Ndị Galeshia 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 E nweghịkwa onye Juu ma ọ bụ onye Grik,+ e nweghịkwa ohu ma ọ bụ onye nweere onwe ya,+ e nweghịkwa nwoke ma ọ bụ nwaanyị;+ n’ihi na unu niile bụ otu onye n’ime Kraịst Jizọs.+ Ndị Efesọs 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+
28 E nweghịkwa onye Juu ma ọ bụ onye Grik,+ e nweghịkwa ohu ma ọ bụ onye nweere onwe ya,+ e nweghịkwa nwoke ma ọ bụ nwaanyị;+ n’ihi na unu niile bụ otu onye n’ime Kraịst Jizọs.+
14 N’ihi na ya onwe ya bụ udo anyị,+ ya bụ, onye ahụ nke mere ka ìgwè abụọ+ ahụ bụrụ otu+ ma bibie mgbidi+ dị n’etiti nke kewapụrụ ha.+