Levitikọs 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Onye ọ bụla tụọ egwu nne ya na nna ya,+ debekwanụ ụbọchị izu ike m.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu. Diuterọnọmi 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Sọpụrụ nna gị na nne gị,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu; ka ụbọchị gị wee dị ogologo, ka ihe wee gaziere gị+ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị. Matiu 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị’;+ ọ sịkwara, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+ Ndị Efesọs 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Sọpụrụ nna gị na nne gị”;+ nke bụ́ ihe mbụ e nyere n’iwu nke nwere nkwa:+
3 “‘Onye ọ bụla tụọ egwu nne ya na nna ya,+ debekwanụ ụbọchị izu ike m.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
16 “‘Sọpụrụ nna gị na nne gị,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu; ka ụbọchị gị wee dị ogologo, ka ihe wee gaziere gị+ n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.
4 Dị ka ihe atụ, Chineke sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị’;+ ọ sịkwara, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+