Ọpụpụ 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Sọpụrụ nna gị na nne gị+ ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.+ Ndị Efesọs 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ka ihe wee gaziere gị, ka i wee dị ogologo ndụ n’elu ụwa.”+