Ọpụpụ 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye tiri nna ya na nne ya ihe, a ghaghị igbu ya.+ Ilu 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nwa m, ṅaa ntị n’ịdọ aka ná ntị nna gị,+ ahapụkwala iwu nne gị.+ Jeremaya 35:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma, Jeremaya gwara ezinụlọ ndị Rikab, sị: “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Ebe ọ bụ na unu erubewo isi n’iwu Jehọnadab+ bụ́ nna nna unu, na-edebe ihe niile o nyere unu n’iwu, na-emekwa ihe niile ọ gwara unu mee,+
18 Ma, Jeremaya gwara ezinụlọ ndị Rikab, sị: “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Ebe ọ bụ na unu erubewo isi n’iwu Jehọnadab+ bụ́ nna nna unu, na-edebe ihe niile o nyere unu n’iwu, na-emekwa ihe niile ọ gwara unu mee,+