Ọpụpụ 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Onye duru nna ya na nne ya ikwu, a ghaghị igbu ya.+ Levitikọs 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ nna ya na nne ya iyi,+ a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụ nna ya na nne ya ka ọ kpọrọ iyi. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.+ Diuterọnọmi 27:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-elelị nna ya ma ọ bụ nne ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Mak 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Dị ka ihe atụ, Mozis sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị,’+ sịkwa, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+
9 “‘Ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ nna ya na nne ya iyi,+ a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụ nna ya na nne ya ka ọ kpọrọ iyi. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.+
16 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-elelị nna ya ma ọ bụ nne ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
10 Dị ka ihe atụ, Mozis sịrị, ‘Sọpụrụ nna gị na nne gị,’+ sịkwa, ‘Ka e gbuo onye kwujọrọ nna ya ma ọ bụ nne ya.’+